Abụ Ọma 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị mere onye ajọ omume ji lelịa Chineke?+Ọ sịwo n’obi ya: “Ị gaghị eme ka a zaa ajụjụ.”+ Abụ Ọma 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-asịkwa: “Jaa adịghị ahụ ya;+Chineke Jekọb amaghịkwa ihe na-eme.”+ 2 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+
14 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi,+ ha emewo arụ n’omume ha.Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+
4 na-asị:+ “Olee ebe nkwa a nke ọnụnọ ya dị?+ Leenụ, site n’ụbọchị nna nna anyị hà dara n’ụra ọnwụ, ihe niile ka dị kpọmkwem otú ha dị site ná mmalite okike.”+