Abụ Ọma 69:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’ihi na ọ bụ Chineke ga-azọpụta Zayọn,+Wuokwa obodo dị iche iche nke Juda;+Ha ga-ebikwa n’ebe ahụ, o wee ghọọ nke ha.+
35 N’ihi na ọ bụ Chineke ga-azọpụta Zayọn,+Wuokwa obodo dị iche iche nke Juda;+Ha ga-ebikwa n’ebe ahụ, o wee ghọọ nke ha.+