Ọpụpụ 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+ Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+
19 Mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, bụ́ onye na-ebutere ndị Izrel ụzọ, pụrụ gaa n’azụ ha, ogidi ígwé ojii ahụ sikwa n’ihu ha pụọ wee guzoro n’azụ ha.+
20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+