Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+ Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+ Jems 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+