Mak 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+ Luk 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha leruru ya anya, ha zipụrụ ndị mmadụ na nzuzo bụ́ ndị e goro ego ime ka hà bụ ndị ezi omume, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya,+ ka ha wee nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*+
13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+
20 Mgbe ha leruru ya anya, ha zipụrụ ndị mmadụ na nzuzo bụ́ ndị e goro ego ime ka hà bụ ndị ezi omume, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya,+ ka ha wee nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*+