Matiu 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ahụ, ndị Farisii gara wee gbaa izu ka ha jide ya site n’okwu ọnụ ya.+ Mak 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+
13 Mgbe nke ahụ gasịrị, ha zipụrụ ụfọdụ n’ime ndị Farisii nakwa ụfọdụ n’ime ndị òtù Herọd+ ka ha gakwuru ya, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya.+