1 Ndị Tesalonaịka 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+
16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+