Luk 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ụmụ amaala ibe ya kpọrọ ya asị.+ Ha wee zipụ ìgwè ndị nnọchiteanya sochie ya azụ, sị, ‘Anyị achọghị ka nwoke a bụrụ eze anyị.’+
14 Ma ụmụ amaala ibe ya kpọrọ ya asị.+ Ha wee zipụ ìgwè ndị nnọchiteanya sochie ya azụ, sị, ‘Anyị achọghị ka nwoke a bụrụ eze anyị.’+