Abụ Ọma 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Matiu 23:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu ndị amụma,+ nke na-atụkwa+ ndị e ziteere ya nkume,+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị, dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya!+ Ma unu achọghị ya.+
2 Ndị eze ụwa eguzorokwa,+Ndị isi ezukọtawokwa dị ka otu onye+Imegide Jehova+ na imegide onye o tere mmanụ,+ Matiu 23:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 “Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu ndị amụma,+ nke na-atụkwa+ ndị e ziteere ya nkume,+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị, dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya!+ Ma unu achọghị ya.+
37 “Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu ndị amụma,+ nke na-atụkwa+ ndị e ziteere ya nkume,+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị, dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya!+ Ma unu achọghị ya.+