Jenesis 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee si otú a kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’elu ala, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ, ruo n’anụ na-agagharị agagharị, ruokwa n’anụ ufe nke eluigwe, e kpochapụrụ ha n’ụwa;+ ọ bụ naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ lanahụrụ.+ 2 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 e jikwa ihe ndị ahụ bibie ụwa nke oge ahụ mgbe e mere ka iju mmiri rikpuo ya.+
23 O wee si otú a kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’elu ala, malite na mmadụ ruo n’anụmanụ, ruo n’anụ na-agagharị agagharị, ruokwa n’anụ ufe nke eluigwe, e kpochapụrụ ha n’ụwa;+ ọ bụ naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ lanahụrụ.+