12 M wee sị ha: “Ọ bụrụ na ọ dị unu mma,+ kwụọnụ m ụgwọ ọrụ m; ma ọ bụrụ na ọ dịghị unu mma, unu hapụwa.” Ha wee kwụọ m ụgwọ ọrụ m, mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
3 Mgbe Judas, onye raara ya nye, hụrụ na a mawo Jizọs ikpe ọnwụ, ọ kwara arịrị ma chịghachiri ndị isi nchụàjà na ndị okenye mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+