Matiu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+ Mak 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+
15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
11 Mgbe ha nụrụ ya, ha ṅụrịrị ọṅụ wee kwe nkwa inye ya ego ọlaọcha.+ Ya mere, ọ malitere ịchọ ụzọ dị mfe ọ ga-esi rara ya nye.+