Aịzaya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ. Aịzaya 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị na-eje ije n’ọchịchịrị ahụwo oké ìhè.+ Ìhè enwukwasịwo+ ndị bi n’ala nke oké ọchịchịrị.+
22 Ọ ga-ele anya n’ụwa, ma, lee! ọ bụ ahụhụ na ọchịchịrị,+ oké mgbachi na oge ihe isi ike na itiri nke na-enweghị ìhè+ ka ọ ga-ahụ.