Matiu 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ndị nọ n’ọchịchịrị+ hụrụ oké ìhè,+ ìhè+ nwukwasịkwara+ ndị nọ n’ógbè nke onyinyo ọnwụ.” Luk 1:79 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.” Luk 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a bụ ìhè+ nke ga-ewepụ ihe kpuchiri anya+ mba niile+ nakwa ebube nke ndị gị bụ́ Izrel.” Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ezi ìhè+ ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla+ ìhè+ na-abịa n’ụwa. Jọn 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.”
79 iji nye ndị nọ ọdụ n’ọchịchịrị nakwa n’onyinyo ọnwụ ìhè,+ iji duru ụkwụ anyị gaa n’ụzọ nke udo, gọziekwa anyị na ya.”
12 Ya mere, Jizọs gwara ha okwu ọzọ, sị: “Abụ m ìhè+ nke ụwa. Onye na-eso m agaghị eje ije n’ọchịchịrị ma ọlị,+ kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.”