Luk 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma otu n’ime ndị ajọ omume ahụ a kwụwara n’elu osisi malitere ịkparị+ ya, sị: “Ị bụ Kraịst, ka ọ̀ bụ na ị bụghị? Zọpụta onwe gị, zọpụtakwa anyị.”
39 Ma otu n’ime ndị ajọ omume ahụ a kwụwara n’elu osisi malitere ịkparị+ ya, sị: “Ị bụ Kraịst, ka ọ̀ bụ na ị bụghị? Zọpụta onwe gị, zọpụtakwa anyị.”