Luk 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ha pịasịakwa ya ihe,+ ha ga-egbu+ ya, ma n’ụbọchị nke atọ, ọ ga-ebili.”+ Jọn 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, n’oge ahụ, Paịlet kpọọrọ Jizọs wee pịa ya ihe.+