Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+ Matiu 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ha ga-enyefekwa ya n’aka ndị mba ọzọ ka ha were ya mee ihe ọchị, pịakwa ya ihe ma kpọgide ya n’osisi,+ n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+ Matiu 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee hapụrụ ha Barabas, ma o mere ka a pịa Jizọs ụtarị+ wee nyefee ya ka a kpọgide ya n’osisi.+ Mak 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+ Luk 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ha pịasịakwa ya ihe,+ ha ga-egbu+ ya, ma n’ụbọchị nke atọ, ọ ga-ebili.”+
6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+
19 ha ga-enyefekwa ya n’aka ndị mba ọzọ ka ha were ya mee ihe ọchị, pịakwa ya ihe ma kpọgide ya n’osisi,+ n’ụbọchị nke atọ, a ga-akpọlite ya.”+
15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+