Mak 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+ Luk 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 ọ hapụrụ+ nwoke ahụ a tụbara n’ụlọ mkpọrọ n’ihi imegide ọchịchị na igbu ọchụ, bụ́ onye ha chọrọ, ma o nyefere Jizọs ka ha mee ya ihe ha chọrọ.+
15 Paịlet wee hapụrụ ha Barabas n’ihi na ọ chọrọ ime ihe ìgwè mmadụ ahụ kwuru.+ Mgbe ọ pịasịrị Jizọs ụtarị, o nyefere ya n’aka ha ka a kpọgide ya n’osisi.+
25 ọ hapụrụ+ nwoke ahụ a tụbara n’ụlọ mkpọrọ n’ihi imegide ọchịchị na igbu ọchụ, bụ́ onye ha chọrọ, ma o nyefere Jizọs ka ha mee ya ihe ha chọrọ.+