Mak 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ji ya na-eme ihe ọchị n’etiti onwe ha, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya!+ Luk 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+
31 Otú ahụkwa ka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ ji ya na-eme ihe ọchị n’etiti onwe ha, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ọ pụghị ịzọpụta onwe ya!+
35 Ìgwè mmadụ guzo ma na-ekiri ihe na-emenụ.+ Ma ndị na-achị achị nọ na-akwa ya emo, sị: “Ọ zọpụtara ndị ọzọ; ya zọpụta+ onwe ya, ma ọ bụrụ na onye a bụ Kraịst nke Chineke, Onye Ọ Họọrọ.”+