1 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọ bụ n’aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n’abalị+ ahụ a ga-arara ya nye. 2 Pita 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka unu wee cheta okwu ndị e kwuru na mbụ site n’ọnụ ndị amụma dị nsọ+ na ihe Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị nyere n’iwu site n’ọnụ ndịozi unu.+ 1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.
23 N’ihi na ọ bụ n’aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n’abalị+ ahụ a ga-arara ya nye.
2 ka unu wee cheta okwu ndị e kwuru na mbụ site n’ọnụ ndị amụma dị nsọ+ na ihe Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị nyere n’iwu site n’ọnụ ndịozi unu.+
23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.