Zekaraya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu akpala nkata n’ime obi unu ịkpatara ibe unu ọdachi,+ unu ahụkwala iyi ụgha n’anya;+ n’ihi na m kpọrọ ihe ndị a niile asị,’+ ka Jehova kwuru.” Jọn 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+
17 Unu akpala nkata n’ime obi unu ịkpatara ibe unu ọdachi,+ unu ahụkwala iyi ụgha n’anya;+ n’ihi na m kpọrọ ihe ndị a niile asị,’+ ka Jehova kwuru.”
25 nakwa n’ihi na ọ dịghị ya mkpa ka onye ọ bụla gbaara ya àmà banyere mmadụ, n’ihi na ya onwe ya maara ihe dị n’ime mmadụ.+