Luk 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, ọ pụrụ ma hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ Luk 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ gbahapụkwara ihe niile,+ bilie wee soro ya.
27 Ma mgbe ihe ndị a gasịrị, ọ pụrụ ma hụ otu onye ọnaụtụ aha ya bụ Livaị ka ọ nọ ọdụ n’ụlọ a na-anakọta ụtụ isi, o wee sị ya: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+