Mak 10:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jizọs wee sị ya: “Lawa, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ O wee hụwa ụzọ ozugbo,+ malitekwa iso ya n’okporo ụzọ.+ Luk 7:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ma ọ sịrị nwaanyị ahụ: “Okwukwe gị azọpụtawo gị;+ lawa n’udo.”+ Luk 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee sị ya: “Bilie lawa; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Luk 18:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ya mere, Jizọs sịrị ya: “Hụwa ụzọ; okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ Ọrụ Ndịozi 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nwoke a nọ na-ege Pọl ntị ka ọ na-ekwu okwu. Mgbe Pọl legidere ya anya ma hụ na o nwere okwukwe+ ịbụ onye a ga-eme ka ahụ́ dị mma,
52 Jizọs wee sị ya: “Lawa, okwukwe gị emewo ka ahụ́ dị gị mma.”+ O wee hụwa ụzọ ozugbo,+ malitekwa iso ya n’okporo ụzọ.+
9 Nwoke a nọ na-ege Pọl ntị ka ọ na-ekwu okwu. Mgbe Pọl legidere ya anya ma hụ na o nwere okwukwe+ ịbụ onye a ga-eme ka ahụ́ dị mma,