Jenesis 25:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha. 1 Ihe E Mere 1:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ebreham wee mụọ Aịzik.+ Ụmụ Aịzik bụ Isọ+ na Izrel.+
26 E mesịa, nwanne ya jidere Isọ aka n’ikiri ụkwụ wee pụta;+ o wee gụọ ya Jekọb.+ Aịzik gbara afọ iri isii mgbe Ribeka mụrụ ha.