2 O wee malite ịsị ha: “N’ezie, ihe ubi+ hiri nne, ma ndị ọrụ+ dị ole na ole. Ya mere, na-arịọnụ+ Onye nwe owuwe ihe ubi ahụ ka o ziga ndị ọrụ+ n’owuwe ihe ubi ya.
35 Ọ̀ bụ na unu asịghị na a ka nwere ọnwa anọ tupu owuwe ihe ubi eruo? Lee! Ana m asị unu: Welienụ anya unu lee ubi, na ihe a kụrụ na ha achaala maka owuwe ihe ubi.+