Jọn 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị onwe anyị gaakwa, ka anyị wee soro ya nwụọ.”+ Jọn 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee sị Tọmọs: “Rụnye mkpịsị aka gị n’ebe a, lee aka m, werekwa aka gị+ rụnye n’akụkụ m, kwụsịkwa ịbụ onye na-adịghị ekweta ihe kama na-ekweta.”
16 Ya mere, Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima, gwara ndị na-eso ụzọ ibe ya, sị: “Ka anyị onwe anyị gaakwa, ka anyị wee soro ya nwụọ.”+
27 O wee sị Tọmọs: “Rụnye mkpịsị aka gị n’ebe a, lee aka m, werekwa aka gị+ rụnye n’akụkụ m, kwụsịkwa ịbụ onye na-adịghị ekweta ihe kama na-ekweta.”