Abụ Ọma 41:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye mụ na ya dịkwa ná mma, onye m tụkwasịrị obi,+Onye na-eri nri m,+ atụgharịwo* megide m.+ Matiu 26:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! Judas,+ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, bịara, ya na oké ìgwè mmadụ ndị ji mma agha+ na okpiri, ndị si n’ebe ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu nọ bịa.+ Jọn 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+
47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! Judas,+ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, bịara, ya na oké ìgwè mmadụ ndị ji mma agha+ na okpiri, ndị si n’ebe ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu nọ bịa.+
18 Adịghị m ekwu banyere unu niile; amaara m ndị m họọrọ.+ Kama ọ bụ ka e wee mezuo Akwụkwọ Nsọ,+ nke sịrị, ‘Onye na-eri nri m ebiliwo megide m.’*+