Matiu 27:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+ Ndị Efesọs 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma okwu ahụ bụ́ “ọ rịgooro,”+ gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na ọ rịdatakwara n’ebe dị ala, ya bụ, ụwa?+
60 liekwa ya n’ili ncheta ọhụrụ ya,+ nke o gwuru n’oké nkume. Mgbe ọ kwaara nnukwu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ, ọ lara.+
9 Ma okwu ahụ bụ́ “ọ rịgooro,”+ gịnị ka ọ pụtara ma ọ bụghị na ọ rịdatakwara n’ebe dị ala, ya bụ, ụwa?+