1 Ndị Kọrịnt 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ anyị ka Chineke kpugheere+ ha site na mmụọ ya,+ n’ihi na mmụọ+ ahụ na-enyocha ihe niile, ọbụna ihe ndị miri emi+ nke Chineke. Ndị Efesọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+ Ndị Kọlọsi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ,
10 N’ihi na ọ bụ anyị ka Chineke kpugheere+ ha site na mmụọ ya,+ n’ihi na mmụọ+ ahụ na-enyocha ihe niile, ọbụna ihe ndị miri emi+ nke Chineke.
9 ebe o mere ka anyị mara ihe nzuzo dị nsọ+ nke uche ya. Ihe nzuzo a bụ dị ka ihe dị ya ụtọ si dị bụ́ nke o zubere n’ime onwe ya+
26 bụ́ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ nke e zoro ezo kemgbe usoro ihe ndị gara aga,+ kemgbe ọgbọ ndị gara aga. Ma ugbu a, e mewo ka ọ pụta ìhè+ n’ebe ndị nsọ ya nọ,