Diuterọnọmi 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ha bụ mba nke na-enweghị uche,+Nghọta adịghịkwa n’etiti ha.+ Aịzaya 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha amaghị,+ ha adịghịkwa aghọta,+ n’ihi na a nyachiwo anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ,+ nyachiekwa obi ha ka ha ghara ịghọta ihe.+ Mak 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe ọ matara nke a, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji arụ ụka maka na unu ejighị achịcha?+ Ùnu amatabeghị, ùnu aghọtabeghịkwa ihe ọ pụtara? Ọ̀ na-esiri obi unu ike ịghọta ihe?+ Ndị Hibru 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Banyere onye a, anyị nwere ọtụtụ ihe ikwu, ndị sikwara ike ịkọwa, ebe unu ghọworo ndị ntị ike n’ịnụ ihe.+
18 Ha amaghị,+ ha adịghịkwa aghọta,+ n’ihi na a nyachiwo anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ,+ nyachiekwa obi ha ka ha ghara ịghọta ihe.+
17 Mgbe ọ matara nke a, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji arụ ụka maka na unu ejighị achịcha?+ Ùnu amatabeghị, ùnu aghọtabeghịkwa ihe ọ pụtara? Ọ̀ na-esiri obi unu ike ịghọta ihe?+
11 Banyere onye a, anyị nwere ọtụtụ ihe ikwu, ndị sikwara ike ịkọwa, ebe unu ghọworo ndị ntị ike n’ịnụ ihe.+