Mak 9:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta kwere ekwe sụọ ngọngọ, ọ ga-akara ya mma ma ọ bụrụ na e konye nkume igwe nri, dị ka nke ịnyịnya ibu na-akwagharị, n’olu ya wee tụba ya nnọọ n’ime oké osimiri.+ Luk 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-akara ya mma ma ọ bụrụ na e konye nkume igwe nri n’olu ya wee tụba ya n’oké osimiri+ karịa na ọ ga-eme ka otu n’ime ndị a dị nta sụọ ngọngọ.+
42 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta kwere ekwe sụọ ngọngọ, ọ ga-akara ya mma ma ọ bụrụ na e konye nkume igwe nri, dị ka nke ịnyịnya ibu na-akwagharị, n’olu ya wee tụba ya nnọọ n’ime oké osimiri.+
2 Ọ ga-akara ya mma ma ọ bụrụ na e konye nkume igwe nri n’olu ya wee tụba ya n’oké osimiri+ karịa na ọ ga-eme ka otu n’ime ndị a dị nta sụọ ngọngọ.+