6 Ma onye ọ bụla nke na-eme ka otu n’ime ndị a dị nta bụ́ ndị nwere okwukwe n’ebe m nọ sụọ ngọngọ, ọ baara ya uru karị ka e jiri nkume igwe nri+ nke ịnyịnya ibu na-akwagharị konye ya n’olu ma tụba ya n’ogbu oké osimiri.+
42 Ma onye ọ bụla nke mere ka otu n’ime ndị a dị nta kwere ekwe sụọ ngọngọ, ọ ga-akara ya mma ma ọ bụrụ na e konye nkume igwe nri, dị ka nke ịnyịnya ibu na-akwagharị, n’olu ya wee tụba ya nnọọ n’ime oké osimiri.+