Matiu 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.” Matiu 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, lee! otu nwaanyị Finishia+ nke si n’ógbè ndị ahụ bịakwutere ya wee tisie mkpu ike, sị: “Meere m ebere,+ Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.” Mak 10:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jizọs onye Nazaret, ọ malitere iti mkpu, sị: “Jizọs, nwa Devid,+ meere m ebere!”+ Luk 18:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee tie mkpu, sị: “Jizọs, Nwa Devid, meere m ebere!”+
27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.”
22 Ma, lee! otu nwaanyị Finishia+ nke si n’ógbè ndị ahụ bịakwutere ya wee tisie mkpu ike, sị: “Meere m ebere,+ Onyenwe anyị, Nwa Devid. Mmụọ ọjọọ ji nwa m nwaanyị aka ọjọọ.”
47 Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jizọs onye Nazaret, ọ malitere iti mkpu, sị: “Jizọs, nwa Devid,+ meere m ebere!”+