Matiu 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+ Luk 7:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)
25 Baptizim Jọn mere, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe ka ò si n’aka mmadụ?”+ Ma ha malitere ikwu n’etiti onwe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere unu ekwereghị ya?’+
30 Ma ndị Farisii na ndị maara Iwu ahụ ledara ndụmọdụ+ Chineke nyere ha anya, ebe ọ bụ na o meghị ha baptizim.)