Matiu 21:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Baptizim Jọn mere ndị mmadụ, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe, ka ò si n’aka mmadụ?” Ma ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere na unu ekwetaghị ihe o kwuru?’+
25 Baptizim Jọn mere ndị mmadụ, ebee ka o si? Ò si n’eluigwe, ka ò si n’aka mmadụ?” Ma ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ bụrụ na anyị asị, ‘O si n’eluigwe,’ ọ ga-asị anyị, ‘Gịnịzi mere na unu ekwetaghị ihe o kwuru?’+