Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya; Luk 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Saịmọn, bụ́ onye ọ gụkwara Pita,+ na Andru nwanne ya, na Jems na Jọn,+ na Filip+ na Batọlọmiu, Luk 9:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya bụ́ Jems na Jọn+ hụrụ nke a, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị gwa ọkụ+ ka o si n’eluigwe daa wee laa ha n’iyi?” Ọrụ Ndịozi 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, mgbe ha rutere, ha gbagooro n’ọnụ ụlọ dị n’elu,+ bụ́ ebe ha na-anọ, ya bụ, Pita na Jọn na Jems na Andru, Filip na Tọmọs, Batọlọmiu na Matiu, Jems nwa Alfiọs na Saịmọn onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas nwa Jems.+
2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya;
54 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya bụ́ Jems na Jọn+ hụrụ nke a, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị gwa ọkụ+ ka o si n’eluigwe daa wee laa ha n’iyi?”
13 Ya mere, mgbe ha rutere, ha gbagooro n’ọnụ ụlọ dị n’elu,+ bụ́ ebe ha na-anọ, ya bụ, Pita na Jọn na Jems na Andru, Filip na Tọmọs, Batọlọmiu na Matiu, Jems nwa Alfiọs na Saịmọn onye na-anụ ọkụ n’obi, na Judas nwa Jems.+