Ilu 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+ Matiu 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye nwere ntị, ya gee ntị.+
5 Onye maara ihe ga-ege ntị ma nwetakwuo ntụziaka,+ ọ bụkwa onye nwere nghọta na-enweta ezi ntụziaka,+