1 Samuel 25:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi. Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị ga-eji ezi ntụziaka buo agha gị,+ ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-emekwa ka e nwee nzọpụta.+
33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi.