Matiu 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+ Luk 8:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ka ha ji ụgbọ na-aga ụra buuru ya. Oké ifufe fere n’ọdọ mmiri ahụ, mmiri malitekwara iju n’ebe ha nọ, ha wee nọrọ n’ihe ize ndụ.+
24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+
23 Ma ka ha ji ụgbọ na-aga ụra buuru ya. Oké ifufe fere n’ọdọ mmiri ahụ, mmiri malitekwara iju n’ebe ha nọ, ha wee nọrọ n’ihe ize ndụ.+