Matiu 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+ Mak 4:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Oké ifufe malitere ife, ebili mmiri nọkwa na-etikwasị ụgbọ ahụ ma na-abanye n’ime ya, nke mere na ọ fọrọ nke nta ka mmiri ju n’ụgbọ ahụ.+
24 Ma, lee! oké ifufe malitere ife n’oké osimiri ahụ, nke mere na ebili mmiri nọ na-ekpuchi ụgbọ ahụ; otú ọ dị, ọ na-ehi ụra.+
37 Oké ifufe malitere ife, ebili mmiri nọkwa na-etikwasị ụgbọ ahụ ma na-abanye n’ime ya, nke mere na ọ fọrọ nke nta ka mmiri ju n’ụgbọ ahụ.+