-
Mak 7:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 n’ihi na ndị Farisii na ndị Juu niile adịghị eri ihe, ọ gwụla ma hà kwọrọ aka ha ruo n’ikpere aka, na-agbasosi ọdịnala nke ndị oge gboo ike,
-