Matiu 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha na-apụkwa, lee! ndị mmadụ kpọtaara ya otu onye ogbi nke mmụọ ọjọọ ji;+ Luk 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, ọ nọ na-achụpụ mmụọ ọjọọ nke na-akpata ịda ogbi.+ Mgbe mmụọ ọjọọ ahụ pụtasịrị, onye ogbi ahụ kwuru okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya. Ọrụ Ndịozi 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ọhụụ, ọ hụrụ ka otu nwoke aha ya bụ Ananayas batara ma bikwasị ya aka n’isi ka o wee maliteghachi ịhụ ụzọ.”+
14 E mesịa, ọ nọ na-achụpụ mmụọ ọjọọ nke na-akpata ịda ogbi.+ Mgbe mmụọ ọjọọ ahụ pụtasịrị, onye ogbi ahụ kwuru okwu. Ọ tụkwara ìgwè mmadụ ahụ n’anya.
12 N’ọhụụ, ọ hụrụ ka otu nwoke aha ya bụ Ananayas batara ma bikwasị ya aka n’isi ka o wee maliteghachi ịhụ ụzọ.”+