Matiu 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! otu onye ekpenta+ bịara wee malite ịkpọrọ ya isiala, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.” Luk 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’oge ọzọkwa, ka ọ nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, lee! e nwere otu nwoke nke ekpenta zuru ahụ́! Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”+
2 Ma, lee! otu onye ekpenta+ bịara wee malite ịkpọrọ ya isiala, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”
12 N’oge ọzọkwa, ka ọ nọ n’otu n’ime obodo ndị ahụ, lee! e nwere otu nwoke nke ekpenta zuru ahụ́! Mgbe ọ hụrụ Jizọs, o gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, wee rịọ ya, sị: “Onyenwe anyị, ọ bụrụ nnọọ na ị chọrọ, ị pụrụ ime ka m dị ọcha.”+