Aịzaya 53:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+ Luk 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ọ hụrụ okwukwe ha, ọ sị: “Nwoke m, a gbagharawo gị mmehie gị.”+ Luk 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 O wee sị nwaanyị ahụ: “A gbagharawo gị mmehie gị.”+
11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+