Matiu 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+ Mak 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha,+ ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwa m, a gbagharawo gị mmehie gị.”+
2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+
5 Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha,+ ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwa m, a gbagharawo gị mmehie gị.”+