Ndị Rom 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+
11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+
6 Ya mere, ka anyị ghara ịnọ na-ehi ụra+ dị ka ndị ọzọ na-ehi,+ kama ka anyị mụrụ anya+ ma nwee uche ziri ezi.+