Ndị Rom 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụ ya mere na ọtụtụ n’ime unu adịghị ike, bụrụkwa ndị na-arịa ọrịa, ọtụtụ ndị nọkwa n’ụra ọnwụ.+
11 Na-emekwanụ otú a, n’ihi na unu maara oge ahụ a kara aka, na oge awa ahụ eruwo ka unu teta n’ụra,+ n’ihi na nzọpụta anyị dị nso ugbu a karịa mgbe anyị ghọrọ ndị kwere ekwe.+
30 Ọ bụ ya mere na ọtụtụ n’ime unu adịghị ike, bụrụkwa ndị na-arịa ọrịa, ọtụtụ ndị nọkwa n’ụra ọnwụ.+