58 Ma Pita nọ na-eso ya n’azụ n’ebe dịtụ anya, ruo na mbara èzí+ nke nnukwu onye nchụàjà ahụ, mgbe ọ banyere n’ime, o so ndị na-eje ozi n’ụlọ nọdụ ala ka o wee hụ ihe ga-emesị mee.+
15 Saịmọn Pita nọ na-eso Jizọs, ya na onye ọzọ bụ́ onye na-eso ụzọ Jizọs.+ Nnukwu onye nchụàjà maara onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs, onye a wee soro Jizọs banye na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà ahụ,