58 Ma Pita nọ na-eso ya n’azụ n’ebe dịtụ anya, ruo na mbara èzí+ nke nnukwu onye nchụàjà ahụ, mgbe ọ banyere n’ime, o so ndị na-eje ozi n’ụlọ nọdụ ala ka o wee hụ ihe ga-emesị mee.+
54 Ma Pita sooro ya, ọ nọkwa n’ebe dịtụ anya, o wee soro ya+ ruo na mbara èzí nnukwu onye nchụàjà ahụ; o sokwa ndị na-eje ozi n’ụlọ nọrọ ọdụ na-anya ọkụ n’ihu otu ọkụ nke na-enwu nke ọma.