Ọpụpụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Diuterọnọmi 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụrụ na onye akaebe nke na-akpa nkata ime mmadụ ihe ọjọọ ebilie gbagide mmadụ akaebe iji bo ya ebubo na ọ bụ onye nnupụisi,+ Abụ Ọma 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị akaebe bụ́ ndị na-eme ihe ike ebiliwo;+Ha na-ajụ m ihe m na-amaghị.+ Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+
16 Ọ bụrụ na onye akaebe nke na-akpa nkata ime mmadụ ihe ọjọọ ebilie gbagide mmadụ akaebe iji bo ya ebubo na ọ bụ onye nnupụisi,+
5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+